Ala Nnam: A journey to Isuofia/ Njem Na Isuofia- Igbo
Written by: Janine Udogu
Illustrated by: Charisma Standley
Recommended for ages: 6-10
Number of pages: 56
Book cover type: Soft cover
Only a few more days and Chijoke, his twin sister Ziora and their little brother Uche will travel to reunite with their family in Nigeria.
Their suitcases are packed. Are you ready for the adventure?
------------------------------------------------------------------------
Naanị ụbọchị olenaole ọzọ, Chijioke, nwanne ya nwanyị bụ ejima ya, Ziọra na nwanne ha nke nta Uche ga-eme njem ka ha na ezinụlọ ha nọ n'obodo Naịjirịa zukọta. Akpa ákwà ejula, ị dịla njikere maka njem ahụ?
Couldn't load pickup availability

